DOWNLOAD = Samsong by Odogwu Ft. Chioma Jesus MP3
Lyrics: Odogwu by Samsong [Intro] Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele Ok’osisi nenye ndu You are the tree of life Agam eburu aleluyah eburu, para aleluyah a’para
[Verse] Odum ebo Judah DC Okorobia di nma Agam eburu aleluyah eburu, para aleluyah a’para Olisa bi n’igwe God of Heaven Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a’para
[Verse] Ife oma imere mu eh Onum apughi iko ya O’bu gini kam ge ji Tu’ara Chim nma nma
[Chorus] Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele
Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele Olisa kere uwa Chukwu neme nma Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a’para
[Verse] Nmalite no’gwugwu Beginning and the end Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a’para Anurum na i’nenye nwa (Daddy) Anurum na i’na gw’oria (i’na gw’oria) M’nwe bia n’iru gi nna N’we buru ekele Ifeoma i’mere muo Onum abughi i’ko Obu gini kam ge ji Nwe tu wa ra Chim nma nma
[Chorus] Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele Olisa kere uwa Chukwu neme nma Agam eburu aleluyah eburu Bu ga ra Jehovah
[Verse] Onye neme nma Ebe ku we dike Igbe ne che ndu mo Obata obie Agu ne’che mba mo Ihe oma i’nemerem ebuka Eze nara otuto I’mere nwanyi aga turu ime I’mere k’onye ogbu were kwu okwu Eze’m onwere ihe kariri gi omume Ebube nara otuto’m ji bia Eze nara ekele’m ji bia
[Chorus] Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele Odogwu n’agha dike n’agha Nara ekele Olisa kere uwa Chukwu neme nma Agam eburu aleluyah eburu Bu ga ra Jehovah
Jehovah Jireh (Odogwu, Odogwu….) Nara ekele’m ji bia